Back to Top

Adsco Inana - Okaka Lyrics

Adsco Inana - Okaka Lyrics
Official

Olisa ebuliwo m elu now tie m mbada
Ihe anyi na akuzi bu foreign anyi adizi local
Flying in and out making dollar dollar
Nara ekele Chukwu umu ogbenye na imeela
(Aiye) see how them looking at me now
Ndi ahu kolu m then now na akpozi isiala
Adsco onaimorozi nwebe anuli na ibu mbada
Chukwu nna azawo m ekpere ma tinye jara
(Onaimorozi)
Tubelu nu m ya
Okaka okaka okaka
Tobeya tobeya tobeya tobeya tobeya
Okaka okaka okaka
Ihe alu na azu bu onye kota okolu ibeia
The game di too tough ma men ga afu isia
In this street we dey grind, ma olisa bu onye nkasi anyi
So tell me the reason why I won't praise the Lord.
Oya bulie ya elu
Bulie ya elu
Nara ekele Chineke nna maka imeela
Jawa ya mma
Fewere ya aka
Baba di too much nu, na ogoziwo m oo

Se se okwa unu afugo
Ndia amarodikwa ka m si kwado
Ngozi Chukwu ejezuwo ahu mo
My men now na ball colorado
Ballers everywhere, oya nye Chineke otito
Olisa ngozi inyelu m akago
Mkpulu oma ikolu na uwa epugo
Akalaka inyelu m na ochawago
Nyezie m final blessing, ka your boy gbago
Aputago m with ginger
Olisa buzi my master
Mee my enemy surrender
Ekene dili jah jehovah
Now we dey ball, we dey chop life in full
See my fams leei
Olisa nara ekele moo

[ Correct these Lyrics ]

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

English

Olisa ebuliwo m elu now tie m mbada
Ihe anyi na akuzi bu foreign anyi adizi local
Flying in and out making dollar dollar
Nara ekele Chukwu umu ogbenye na imeela
(Aiye) see how them looking at me now
Ndi ahu kolu m then now na akpozi isiala
Adsco onaimorozi nwebe anuli na ibu mbada
Chukwu nna azawo m ekpere ma tinye jara
(Onaimorozi)
Tubelu nu m ya
Okaka okaka okaka
Tobeya tobeya tobeya tobeya tobeya
Okaka okaka okaka
Ihe alu na azu bu onye kota okolu ibeia
The game di too tough ma men ga afu isia
In this street we dey grind, ma olisa bu onye nkasi anyi
So tell me the reason why I won't praise the Lord.
Oya bulie ya elu
Bulie ya elu
Nara ekele Chineke nna maka imeela
Jawa ya mma
Fewere ya aka
Baba di too much nu, na ogoziwo m oo
Olisa ebuliwo m elu now tie m mbada
Ihe anyi na akuzi bu foreign anyi adizi local
Flying in and out making dollar dollar
Nara ekele Chukwu umu ogbenye na imeela
(Aiye) see how them looking at me now
Ndi ahu kolu m then now na akpozi isiala
Adsco onaimorozi nwebe anuli na ibu mbada
Chukwu nna azawo m ekpere ma tinye jara
(Onaimorozi)
Tubelu nu m ya
Okaka okaka okaka
Tobeya tobeya tobeya tobeya tobeya
Okaka okaka okaka
Se se okwa unu afugo
Ndia amarodikwa ka m si kwado
Ngozi Chukwu ejezuwo ahu mo
My men now na ball colorado
Ballers everywhere, oya nye Chineke otito
Olisa ngozi inyelu m akago
Mkpulu oma ikolu na uwa epugo
Akalaka inyelu m na ochawago
Nyezie m final blessing, ka your boy gbago
Aputago m with ginger
Olisa buzi my master
Mee my enemy surrender
Ekene dili jah jehovah
Now we dey ball, we dey chop life in full
See my fams leei
Olisa nara ekele moo
Olisa ebuliwo m elu now tie m mbada
Ihe anyi na akuzi bu foreign anyi adizi local
Flying in and out making dollar dollar
Nara ekele Chukwu umu ogbenye na imeela
(Aiye) see how them looking at me now
Ndi ahu kolu m then now na akpozi isiala
Adsco onaimorozi nwebe anuli na ibu mbada
Chukwu nna azawo m ekpere ma tinye jara
(Onaimorozi)
Tubelu nu m ya
Okaka okaka okaka
Tobeya tobeya tobeya tobeya tobeya
Okaka okaka okaka
[ Correct these Lyrics ]
Writer: Anthony Okeke
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid

Back to: Adsco Inana

Adsco Inana - Okaka Video
(Show video at the top of the page)

Performed By: Adsco Inana
Language: English
Length: 4:05
Written by: Anthony Okeke

Tags:
No tags yet