Back to Top

BUKKY - I n'adigide Lyrics



BUKKY - I n'adigide Lyrics




You reign forever Jesus
Your throne is everlasting

Anyi ahuwo idi mma gi
Anyi ahuwo idi ukwu gi
Mma mma gi n'adigide

Okwu ikwuru biara mmezu
Ihe ikwuru mechara mee
Mma mma gi n'adigide oh

Okwa gi gbahere uzo emechiri
Gi toro agbu ahu siri ike
Mma mma gi n'adigide

Okorobia di mma
Anyanwu ututu m
I n'adigide

I n'adigide
Ruo mgbe ebighebi
I n'adigide

Si n'ebighebi ruo n'ebighebi
Aha gi bu Chukwu ebighebi

From everlasting to everlasting
You remain the same

Oh
I n'adigide
[ Correct these Lyrics ]

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.


We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.




You reign forever Jesus
Your throne is everlasting

Anyi ahuwo idi mma gi
Anyi ahuwo idi ukwu gi
Mma mma gi n'adigide

Okwu ikwuru biara mmezu
Ihe ikwuru mechara mee
Mma mma gi n'adigide oh

Okwa gi gbahere uzo emechiri
Gi toro agbu ahu siri ike
Mma mma gi n'adigide

Okorobia di mma
Anyanwu ututu m
I n'adigide

I n'adigide
Ruo mgbe ebighebi
I n'adigide

Si n'ebighebi ruo n'ebighebi
Aha gi bu Chukwu ebighebi

From everlasting to everlasting
You remain the same

Oh
I n'adigide
[ Correct these Lyrics ]
Writer: Chukwuebuka Okoro
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid, Sentric Music

Back to: BUKKY



BUKKY - I n'adigide Video
(Show video at the top of the page)


Performed By: BUKKY
Language: English
Length: 6:01
Written by: Chukwuebuka Okoro

Tags:
No tags yet