Ihe niile banyere m n'emetu Chukwu n'obi
Echiche udo
O gan'iru k'o n'echere m o
O gaghi ekwe k'echiche ndi iro mezuo
Amara Chineke
O bara uba n'ebe m no
I am Yours o Lord
And I know Your thoughts for me
In Your arms I'm safe
Your is enough for me
I can live on Your grace
I can run with Your grace
I can depend on Your grace
Oh God