Back to Top

Chaerin Kim - Rendezvous: Igbo Lyrics



Chaerin Kim - Rendezvous: Igbo Lyrics




Anam acupuncture gi ugbua
E deberem gi nime ala obi m
O Siri ike, Oke ihe mgbu
Mana, Anam a chupu give
Nani ihunanya Ka mu nwere ebe ino
Cherekwa gi Ka ilaa
Anyi Matara unyia
Gi Ka m Nahu na nro, giri mmetuta ihunanya bia kwnem,na anya mmiri na anya gi neche
Ihurum nanya
Oditula mgbe ichoro ihapu
I no nechere
Mgbe mile Kam choro, lnogide gi nso, biko ekwe kwala Ka mulaa
Odighim Ka ichetaram, iwere ihunanya m nile. Nsogbu odighi ma oburu naodighi mgbe imara
Ugbua anam oro nro obi uto chupu iru uju miri emi, imezu onu m
Ihurum nanya nihi na ihuru ya bu nwanyi karia..agam echebe gi oge nile, agaghim aharpu gi Ka ilaa
Onye di oke omi ahia, ihunanya m
Biko kwuo na anyi ga ano rue mgbe ebighi ebi
Nani tukwasi m obi
Jidesie akam ike
Atopukwala aka anyi ozo
[ Correct these Lyrics ]

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.


We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.


English

Anam acupuncture gi ugbua
E deberem gi nime ala obi m
O Siri ike, Oke ihe mgbu
Mana, Anam a chupu give
Nani ihunanya Ka mu nwere ebe ino
Cherekwa gi Ka ilaa
Anyi Matara unyia
Gi Ka m Nahu na nro, giri mmetuta ihunanya bia kwnem,na anya mmiri na anya gi neche
Ihurum nanya
Oditula mgbe ichoro ihapu
I no nechere
Mgbe mile Kam choro, lnogide gi nso, biko ekwe kwala Ka mulaa
Odighim Ka ichetaram, iwere ihunanya m nile. Nsogbu odighi ma oburu naodighi mgbe imara
Ugbua anam oro nro obi uto chupu iru uju miri emi, imezu onu m
Ihurum nanya nihi na ihuru ya bu nwanyi karia..agam echebe gi oge nile, agaghim aharpu gi Ka ilaa
Onye di oke omi ahia, ihunanya m
Biko kwuo na anyi ga ano rue mgbe ebighi ebi
Nani tukwasi m obi
Jidesie akam ike
Atopukwala aka anyi ozo
[ Correct these Lyrics ]
Writer: Chaerin Kim
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid, Songtrust Ave

Back to: Chaerin Kim



Chaerin Kim - Rendezvous: Igbo Video
(Show video at the top of the page)


Performed By: Chaerin Kim
Language: English
Length: 4:39
Written by: Chaerin Kim

Tags:
No tags yet