Back to Top

Elveektor - Obi Lewaa Men (feat. Jeriq, Rapdibia & Dough) Lyrics

Wo

Ogbu

Jeriq

Eziokwu being told (Aaahhh Eh)

Obi lewaa men O lewaa men (Wo)
Olewaa men Olewaa men (Wo)
Olewaa men Olewaa men (Wo)
Olewaa men Olewaa men (Iyo)

Enwero m ego maka that girl na ana pum nke m ji (Iyo)
Enwero m ego ma na task force na anapu m nke m ji (Iyo)
Enwero m peace maka Police na anapu m nke m ji (iyo)
Eji m my piece maka ndi ga acho inapu m nke mji (Iyo)

Obi lewaa men abu m onye o lewaa
Nwata ana ayo Eze ogbachi nkiti na esewaa
M na ahazi your girl ka mu abo care-taker
Police nwe leave and salary na ana fifty naira
Matters sup go obi men no na nlewaa
Obi a-graduate go still Obi no na nleka
My guy guchalu Pharmacy bia luba na Nepa
Aluba nata wee nyem bu ihe na e-push G Guard
No rules in the game bu-tu o bu-tu o abulo nee welu ya
Anyi na ele akpo Onye ruo mgbu anyi elebe ya
The more you look the less you see use your number six
Na ime ogbe amulu gi ka ana eh treat gi ka refugee

Enwero m ego mana task force na anapu m nke m ji (Iyo)

O lewaa o lewaa men maka
Ndi Eke kponyete the hood fa na pack men
E need-lu ifu (Ifu) ife mee my vote I wan defend
Okwa E-F shhh tuo ka iga ama your friends
Onye sugar ya yelu oye ka nda ga na eso (Wo)
Onye ji the money ka ndia nile na zi eso (Wo)
Okwa inwelu soso ofu egwu and ino na eko (Wo)
Okwa ibanyelu next level maka iji zi expo o (Wo)
Nwanne amalu anyi ama maka isi anyi kalu aka
Isi ka anyi ji zi na ekwezi nkata anyi kpalu akpa
Ndi no na ani na eche m fa che na m ka na abia
But I'm up in the echelon mu na Chukwu fuu na anya
Men biko gbado anya (Oooogbuuu)

Oburo zi ife taa obi e;lewaa go m tey-tey
Mu bulu akpa m from B-one banye Soma
Na agu my Igbu rap fa ncha ana ege
Fa si na this Igbo boy enwero coma
Ndi Uwe-oji bu ndi ori anyi fulu anya
Nalu fifty box tinya na akpa ona aso gi
Mana onwe ife m ga agwa gi about the laws of karma

Nwanne ah-drop m the nation fa si na mua eko go
Ife nile m kwulu then (Nwanne) ya ka fa na eh-follow (Mcheew)
Niggas please let me be
I never lose
I never chose to lose (Lose)
Everyday ka m na ekpelu Olisa bi na igwe ka obunye nu m ike
Kita ndi ilo na achogharizi mu ka fa napunu m ike

Maka mua igbawa mmadu isi nwanne otegokwa obi lewaa mu ooo

Enwero m peace maka Police na anapu m nke m ji (Iyo)

I tod you there is a problem with this country
We have to actually look into the people that are suffering
The local masses not even the people that are enjoying the masses and amassing Wealth and taking it abroad
See I have complained and I will still complain and will complain and I will complain
This government is not favoring the people
[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

Writer: Valentine Ogbu
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid

Back to: Elveektor

Elveektor - Obi Lewaa Men (feat. Jeriq, Rapdibia & Dough) Video
(Show video at the top of the page)

Tags:
No tags yet