Is all ways beautiful to have
A moment of prayer
Ask God what you want
Ask God what you want
We dey pray for the blessings
We pray for the peace
Comfort for the family
Protection where we dey sleep
Chukwu onye obioma e
Eze nuru olu akwa ndi gi
Ikpe na eche ndu m
Nuru Olu akwa umu gi
Chukwu na anye udo
Eze nuru olu akwa umu gi
Ikpe na eche ndu m
Eze nuru Olu akwa ndi gi
Blessings blessings blessings
Blessing make you no dey fail my hands
When i no get Money
I no go see friends around
When i get money
A lot friends go dey around
Blessings
Blessings
Blessings
Blessing make you no dey fail my hands
Zip the bag, i got get that money
Get that paper
I get mouth to feed
Wife to feed
Kids to feed
Bills to pay
I get get that cash, make dat tho
Chukwu onye obioma e
Eze nuru olu akwa ndi gi
Ikpe na eche ndu m
Nuru Olu akwa umu gi
Chukwu na anye udo
Eze nuru olu akwa umu gi
Ikpe na eche ndu m
Eze nuru Olu akwa ndi gi
Chioma o, ekwela ka ihere me nwa
Kwa gi na ekwooria, kwagi na eyemu ego
Igbe na echendum, lekwa nwagi na etimpu
Ekpere ga m no na ekpe, ye ndi gi udo
Chukwu onye obioma e
Eze nuru olu akwa ndi gi
Ikpe na eche ndu m
Nuru Olu akwa umu gi
Chukwu na anye udo
Eze nuru olu akwa umu gi
Ikpe na eche ndu m
Eze nuru Olu akwa ndi gi
Aka ngozi ka m nana
Eze nyem aka ngozi mooo
Aka nchawa ka m si chukwu
Ebeyebe nyem aka ngozi m oo